SSS 1 Igbo Language Scheme of work. SS1 Unified Schemes of Work/Syllabus Igbo for Senior Secondary School Schemeofwork.com
SSS 1 Igbo Language Scheme of Work First Term
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 1 | a. Ule Mmalite | Umuakwukwo ga-enwe ike 1. Ide ule mmalite, zaa ajuju a juru ha 2. Imeghari ajuju niile a juru nโuie. | 1. Ogugu (Reading) 2. Ajuju I aziza (Question / answer) . . | Nka edemede (Writing skill) | Akwukwo ajuju ule |
| b. Ekwumekwu Ezinaulo | 1. lkowa ihe Ezinaulo putara 2. Ikwu aha ndi no nโezinaulo 3.Ikowa onu diri onye obula nโeinaulu na nrubeere onye obula nโezinaulo 4. lkpoputagosi uru ezinaulo bara | 1. Ekwumekwu (Discusion) . 2 Ejije (Drama) 3.Ajuju / aziza (question answer) | 1. Mkparitau – ka (Communication) 2.Mbganwe kaparama gwa (Behavioural Change) 3.lmeejije (acting skill) | – Eserese – Foto ndi ezinaulo – Chaati onu na nrubeere ndi ezinaulo | |
| 2 โ . . t | Njirimara ndi lgbo . . | Ikowaputa njrimara ndi Igboimeputa ejije banyere ekike na njirimara ndi lgbo ndi ozo | Ekwumekwu (Discussion) Ejije(Drama) Idhemiechiche (Deep thinking)Ajuju/aziza (Question) | 1. Mkparitaus ka (Communication) Nrukorita ru (Collaboration) | – Eserese Chaati – Ngwa ejiji ndi lgbo Nri ndi Igbo |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| Ihoputa onye bu onye igbo nโete | (answer) | 3. Nchoputa (identication) skill) | |||
| 3. | Udaasusu: Mkpu ruedemede na Nsoroedide | 1. Ideputa mkpuruedem ede ukwu nan di nta 2. Iji mkpuruedem ede niile meputa mkpuruokwu 3. Ihoputa Udaume na mgbochiume 4. Ikewasi udaume na Mbochiumo nโoutnโout 5. Ikowa njirirnara 3 Udaume na mgbochiume 6. Ideputa ndiche di nโetiti udaume na mbochiume 7. Iseputa chaati udaume na mgbochiume | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Edemede (writing) 3. Ngosiputa (presentation) 4. Ezerese V (Drawing) | 1. Mkparita V uka V (Commu niation) 2. Nrukorita โOW V (Collabor ation) 3. Ichemiec hiche (Deep thinkng) | – Chaati mkpurued emede – Chaati udaume – Chaati mgbochiu me |
| 4 | Nkejiokwu | 1. Ikowo ihe bu nkejiokwu 2. lkwuputa ihe a na-agbado 3.Ikewasi nkpuruokwu di icheiche iji gosiputa | I Ekwumekwu (Discussion) 2.Ngosiputa (presentation) 3Ajuju / aziza (Question answer) | I. Mkparita. uka (Communication) 2. Nrukorita oru (Collaboration) | – Chaati mkuruok wu na egosi nkejiokwu ole nke obula nwere. |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| nkejiokwu ole ha nwere | 3.Nchoputa (identifica tion | ||||
| 5 | Omenala: Omugwo | 1. Ikowa ihe omugwo putara 2. lkwu onye a mgbe omugwo ration) 3. Ikoputa uru omugwo bara 4. Inwe mkparitauka banyere emume di icheiche a na-emere nwa โ nโoge omugwo. | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Eij. (Drama) 3. Ajuju taziza (Question/answer) | 1. Mkparita uka (Communication) 2. Nrukoritaoru (Collaboration) Ime ejije (acting skill) | – Esseuka – Chaati – ije ejije |
| 6. | Agumagu Odinala | 1. Ikowa ihe bu โ agumagu 2. Ikewa agumagu nโudi Odinala na edinala na ederede 3. Ituputa uru agumagu odinala bara ba njirimara (Questior 3. Ichemie ya answer) hiche 4 iko, igu na imeputa agumatu | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Ogugu (Reading) 3. Ichemiechiche (Deep thinking) 4. Ajuju/ aziza | 1. Mkparita uka (Communication) 2. Nrukorita oru (collaboration) 3. Ichemiechiche (Deep thinking). | – Eserese -Igwe okwu/ Redio – Onyeonyo of Tiivii – Ihe okpu |
| 7 | Ezumike Etiti Taam | Ndi Nne na Nna ibia leta | Oru umu ha | Nโuloakwuk |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 8 | Agumagu Akwukwo A Hoputara | 1. Igu akwukwu agurnagu a hoputara 2. lhoputasi atumatuokwu di nโihe a guru, kowaa ha | 1. Ogugu (Reading) 2. Ichemiechiche (Deep thinking) 3. Ajuju / aziza (Question answer) | 1: Agumagu (Reading skill) 2. Ichemiechiche (Deep Thinking) 3. Aghotaaz aa (Comprehension skill) | -. Akwukwo ogugu – chaati |
| b. Omenaia: Ihu Iyi Igha ndu, igba Oriko | 1. Ikwo ihe bu inu iyi, igba ndu igba oriko 2. Ikoputa ihe ndi na- ebute inu iyi, igba ndu na | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Ntugbariuche (change of mind set) 3. Ichemechtche | 1 .Mkpailtauka (Communication 2. Nrukoritao 3.Mbgnwe akparamagwa (Behavioural Change) |
| 9 | 1. Inye nkowa ihe bu nadakorita 2. lgosputa out udaume abuo 3. ltuputasi mkpuruokwu di che che ndi dabara nan di adabaghi na ndakorita udaume | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Ngosiputa (Presentation) 3. Ajuju / aziza (Question answer) 4. Ezenese (Drawing) | 1 .Mkpailtauka (Communication) 2.Nrukoritaoru (Collaboration) |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 10. | Myirudaume | 1. Ikowa ihe bu myiriudaurne 2. Irugosi mkpuruedeme dendibu myiriudaume 3. Ikowaputa njirimara myiriudaume 4. Ideputa mgbochiume ndihana myiriudaume obula naagakorita 5. Iji myiriudaume meputa mkpuruokwu | 1. Ekwumekwu (Dissussion) 2. Ezerese (Drawing) 3. Ajuju/aziza (Question answer) | i. Mkparita .uka (Communication) 2. Nrukorit aoni (collaboration) | Chaati |
| 11. | a. Agumagu Akwukwo A Hoputara | 1. Igu akwukwo ogugu a hoputara 2. Ihoputasi ma nyochaa atumatuokwu na okpurukpu okwu di nโihe a guru | 1. Ogugu (Reading) 2. lchemiรฉchiche (Deep thinking) 3. Ajuju i ziza (Qustion answer) | 1. Agumagu. (Reading skill) 2. Ichemiech iche (Deep thinking) 3. Aghotaz a (Comprehension skill) | – Akwukwu ogugu – chaati |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| nyochaa atmatuokwu na,okpurukpu okwu di nโihe a guru | thinking) 3. Ajuju / aziza (Question answer) | ||||
| b. Onuogugu (Nan ise ruo out puku) | 1. Iguputa onuogugu site nnariโiseruo oรผtpuku 2. Idรซputa onuguu site nanari ise rub out puku | 1.Ogugu (Reading) 2. Edemede (writing) 3.Ajuju / aziza (Question answer) 3. Ajuju / aziza (Question answer) | 1 Mkparitau ka (Communication) 2. Nrukoritao ru (Collaboration) | chaati | |
| 12 | Mmeghari he e mere | 1. Imughari ihe niile a muru na taam 2.Ijuta na izarita ajuju nโisiokwu di icheiche | 1. Agumagu (Reading skill) | Eserese, Chaati Akwukwo ogugu | |
| 13 | 1. Iza ajuju nโihe a mere na taam | Akwukwo ajuju ule | |||
| 14 | 1. Iza ajuju nโihe a mere na taam | Akwu kwo ajujuule |
SSS 1 Igbo Language Scheme of work. SS1 Unified Schemes of Work/Syllabus Igbo for Senior Secondary School Schemeofwork.com
Igbo Language Scheme of Work SSS 1 Second Term
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 1 | a. Ule mmalite | 1. Ude ule mmalite, zaa ajuju so ya 2. Izaagbari ajuju niile a juru nโule. | 1.Ogugu (Reading) 2.Ajuju / aziza (Question answer) | 1 Mkparitauka (Communication) | |
| b. Ogudu na Aghotaazaa ahuike Ntorobia | 1. Igutali Igbo were were na osiiso 2. Ikowaputa ihe bu ahuike nan di bun di ntorobia 3. Ikwu uche ha banyere ndi ntorobia ga-esi na onwe ha ocha iji nwee ahuike 4. Ikparitauka banyere mu ogwu agbara agbara na oria mminuwu na nsogbu ha na-ebute na etu a ga-esi gbochie ha iji nwee abuike. | 1. Ogugu (Readg) 2. Ikowaputa ihe bu ahuike nan di bun di ntorobia 3. Ntugbariuche (change of mind set). | 1. Mkparitauka (Communication) 2.. Nriikorjta oru (CoiIaboration) 3. 1bganwe akpararna gwa (Behavoiural Change) | – Eserese – Chaati – Akwukwo ogugu |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 2. | Olundi na igbo Izugbe | 1. Ikowa ihe bu oIundi na gbo izugbe 2. lkowasi njirimara olundi na igbo lzugbe 3. Itulerita ndii che di nโetiti igbo izugbe na olunndi 4. Ikwu site nโuche ha, uru olundi na Igbo lzugbe hara. | 1.Ekwumekwu (Discussion) 2. Ichemiechiche (Deep thinking) 3. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Mkparitauka (communication) 2. Nrukorita oru (Collaboration) 3. Nchoputa (identification skill) | Tepu na tepu rekoda – Chaati Nkowaokwu |
| 3. | Agumagu Ederede | 1. Ikpoputa ihe bu agumagu ederede 2. kpoputa ngalaba agumagu ederede 3 Itule uru agumagu ederede bara 4. Ikowa njirirnara gumagu ederede. | 1.Ekwumekwu (Discussion) 2. Ichemiechiche (Deep thinking) 3. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Mkparitauka (communication) 2. Nrukorita oru (Collaboration) | – Akwukwo agumagu -Eserese – Ngwa ejiji -Ngwa ejije Tepu rekoda, redio |
| 4. | Akaraedemede | 1. Ikpoputa ihe bu akaraedemede 2. Ikpoputa na irugosi akaraedemede di icheiche 3. Itinyetali akaraedemede nโihe e dere ede | 1.Ogugu (Reading) 2. Ngosiputa. (presentation) . 3. Nnwale (Test) | 1. Mkparitauka (communication) 2. Nkaedemede (Writing skill) | – Chaati – Akwokwo uto asusu |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 5. | a. Agumagu Akwukwo A Hoputara | 1. Igu akwokwo agumagu a hoputara 2. Itule na inyocha asusu nka putara ihe nโihe a guru | 1. Ogugu (Reading) 2 Ichemiechiche (Deep thinking) 3.Ajuju/azza (Question answer) . | l. Agumagu. , (Reading skill) 2.lchemiechice (Deep thinking) 3..Aghotaaza (Comprehension skill) | – Akwukwo agumagu – Eserese . |
| b. Oke na nwunye | 1. E.kwumekwu (Discussib n) Ajujy I .aziza (Question answer) | 1. Mkparita uka (Communication) 2. Nrukoritaoru (Collaboration) 3. Aghotaa zaa (Comprehension skill) | – mmadu Eserese |
| 6. | Omenala: Ezinaulo | 1. Ikowaihebu ezinaulo 2. lkpoputa ndi bi nezinaub naoruha 3. lkwuputa udi ezinaulo e nwere 4. ltule uru ezinaulo bara nan du ndf lgbo | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. lchemiechiche (Deep thinking) 3. Ezerese (Drawing) | 1. Mkparita uka (Communication) 2. Nrukoritaoru (Collaboration) 3. Nchoputa (Identification skill) | – mmadu – Eserese |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 7. | Ezumuike Etiti Taam | Ndi Nne na Nna Ibia leta oru Umu | Ha nโuloakwukeu | ||
| 8. | Ahiriokwu na Nkenuudi ya | 1. Ikowa ihe bu a ahitiokeu 2. Itule Udi ahitiokwo di icheiche dika ahirimfe, ahirinha, ahiriukwu dgz 3. Ideputa omumaatu ahiriokwu di icheiche di icheiche 4. Irugosi udi ahiriokwu di icheiche na kadboodu | 1. Edemede (Writing) 2. Ogugu (Reading) 3. Ajuju/azza (Question answer). | 1. Mkparita uka (Communication) 2. Nrukoritaoru (Collaboration) | – Kadboodu – Akwukwo ogudu |
| 9. | Agamagu Akwokwo A Hoputara | 1. Igu akwukwo agumagu a hoputara 2. Itule na inyocha asusu nka di na ya | 1. Ogugu (Reading) 2. lchemiechiche (Deep thinking) 3. Ajuju/azza (Question answer). | l. Agumagu. , (Reading skill) 2.lchemiechice (Deep thinking) 3..Aghotaaza (Comprehension skill) | – Akwukwo Agumagu – Eserese – Chaati |
| 10. | Atumatuokwu: Udi na uru ha | Ikowa ihe bu atumatuokwuIchoputa atumatuokwu nโagamaguItinye atumatuokwu nโekwumekwu uma jirikwa ja dee ederede | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Edereme (writing) 3. Nnwale (Test/Exam) | 1. Mkparita uka (Communication) 2. Nrukoritaoru (Collaboration) | – Akwukwo Agumagu – Chaati |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 11 | Alumdi na nwunye | 1. Ikowa ihe bu alumdinanwu nge 2. Ikpoputa ihe ndi a na-eme nalรผmdinanw unye dika iku aka nโuzo, ibu mrnanya, ime ego, igba nkwu dgz 3..Iarita uka banyere uru alumdinanwu nye bara | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Ajuju / azza (Question answer). | 1. Mkparita uka (Communication) 2. Nrukoritaoru (Collaboration) 3. Eziakparamagwa (Good value/ manner) | – Eserese Okorobia agboghotia |
| 12 | Mmeghari ihe e mere | 1. Imughari ihe niile a muru na team 2. Ijunta na izanita ajuju nโisiokwu di icheiche | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Ajuju / azza (Question answer). | 1. Mkparita uka (Communication) | -Esrese -Chaati – Akwukwo Ogugu |
| 13 | Ule | Iza na ideputa aziza ajuju a jutu nโule | Nnwale (Test/ Exam) | Akwukwo ajuju ule | |
| 14 | Ule na Mmechi | Iza na ideputa aziza ajuju a juru nโule | 1. Nnwale (Test/Exam) | Akwukwo ajuju ule |
SSS 1 Igbo Language Scheme of work. SS1 Unified Schemes of Work/Syllabus Igbo for Senior Secondary School Schemeofwork.com
Igbo Language Scheme of Work SSS 1 Third Term
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 1 | a. Ule Mmalite | 1. Ude ule mmalite zaa ajuju so ya 2. Izaa ajuju a juru ma meghana ha | 1. .Ajuju / aziza (Question answer) 2. Nnwale (Test/Exam) | 1 Mkparitauka (Communication) | Akwukwo ajuju ule |
| b. Nnabata Obia, Oji, nzu, Igo Ofo | lkowausoro e jianabata obia ekle, bye cche, iche ojiIkwuputa ihe icheiche eji anochi oil tulerita uru di cheiche oil bara Ikowaputaihe be oji di ichehe putara | Ekwumekwu (Discussion) 2. Ajuju/aziza (Question answer) | 1. Mkparituka (Communication) 2. Nrukorita oru (Collaboration) | – Mkpuru oji – Eserese – Ije ejije – Chaati | |
| 2 | Ogan Okwu/ Njiakpo | 1 Iseputa eserese ogan okwu 2. lkpaputa udi njiakpo e nwรชre 3.lkowaput ebe na udidi mkoputa mgbochium di icheiche | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2:Ezerese (Drawing) 3.Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Mkparitauka (Cgmrnunication) 2. Nrukoritaoru (Collaboration) 3.Nkowa (Explanation) | -Eserese – Chaati |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 3. | Nkejiasusu: Mkpoaha na Ngwaa | 1 Ihowa mkpoaha na umu mkpoacha (aha, nnochiaha, njuajuju, onuogugu) Irugosi omumaatu nkeoTula nโahiriokwuIkowa ngwaa naudiya Irugosi ngwaa nโahririokwu di icheiche lkanye nkejaisus obula ihe nโokpuru nโahiriokwu | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. Ngosipรผta (presentation) 3. Ajuju / aziza (Question aanswer) | 1.Mkparitauk (Communication) 2. Nrukdritaoru (Collaboration) 3.Nchoputa (Identification skill) | – Chaati – Eserese – Akwukwo utoasusu |
| 4 | Agumagu Akwukwo A Hoput&a | 1. lguakwukwo ogugu 2. Itule ma nyochaa akwukwo ogugu a guru 3. Ihoputa atu matu okwu putara nihe a guru | 1. Ogudu (Reading) 2. lchemechiche (Deep thinking) 3. Ajujii/ aziza (Question answer) Eserese | 1. Agumagu (Reading skill) 2.. Nkowa (Explanation) 3. Aghotaaz (Comprehension) | – Chaati – Akwukwo Ogugu |
| 5. | Emume Ntoputa: Iru mgbede na iwa akwa | Ikowa ihe bu iru mgbede etu e si eme ya na uru yaIkoputa ihe bu iwa akwa, etu e si eme ya na uru ya.Ikwu nโuche ha, ihe mere ru mgbedo na iwa akwa ji ala azu ugbua | 1. Ekwumekwu (Discussion) 2. lchemiechiche (Deep thinking) 3. Ajujii/ aziza (Question answer) | 1.Mkparitauk (Communication) 2. Mbgabwe akapram agwa (Behavioural change) 3. Ime ejije (Acting skill) | Eserese |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 6 | Edemede: Usoro na Udi Edemede Di Iche Iche | 1. Ikpoputaรผdi edemede di Icheiche 2. Ikwu usoro eji de eji ede 3. lnye omumaatu isiokwoti dabara nโnudi edemede obula 4. Ideputa edemede nโisiokwu enyere | Ekwumekwu (Discussion)Ogugu (Reading) Edemede (Writrng) Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Mkaritauka (Communication) 2 Agumagu (Reading skill) 3. Nka edemede (writing skill). | – Flashi – Chaat – Kadboodu chaati |
| 7 | Ezumike Etiti | Taam / Ndi Nne Na Nna | Ibia leta oru Umu Ha | NโUloakwukwu |
| 8 | 1. Ikowa ihe bu ntuhari 2. Ikowaputa Ekwumekwu usoro a na-agbaso nโime ntugbari 3 ltughari ufodu mkpuruokwu na ahiriokwu | 1. Iso mpi (Quiz) 2. Ekwumekwu (Discussion) 3. Ogugu (Reading) 4. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Mkaritauka (Communication) 2 Nrukoritaoru (Collaboration) 3.Agbotaazaa (Comprehension) |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 9. | Udaoulu na Akaraidalu | 1. Ikowa he bu Udaolu 2. Ikoputa ihe bu akaraudaolu 3. lkwu nโuche ha, oru udaolu na โ aru 4. Ideputa udi akara usaclu e nwere 5. Itinye akara uaolu na mkpuruokwu na nโahiriokwu | 1 Ekwurnekwu (Discussion) 2. lhemume (Project) 3. Ogugu (reading) 4. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Nrukoritaoru (Collaboration) 2. Nkowa (Explanation) | – Kadboodt – Chaati |
| 10. | Oruaka | 1. Ikoputa ihe bu oruako 2. Ikwu udi oruaka ndi lgbo arukari 3. Ikparita uka banyere uru oruaka bara 4. Icheputa mkpa o di ikwalite oruaka | 1 Ekwurnekwu (Discussion) 2. lhemume (Project) 3. Ogugu (Reading) 6. Ajuju / aziza (Question answer) . | 1. Mkaritauka (Communication) 2 Nrukoritaoru (Collaboration) 3.Nchoputa (Identification skill) | Eserese – Chaati |
| 11 | Ochichi Odinala | 1. Ikwu ihe bu ochichi 2. Ikoputa mgbe ochichi odinala malitere 3. Ikoputa usoro ochichi odinala | 1 Ekwurnekwu (Discussion) 2. Ejije (Drama) 3. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Mkaritauka (Communication) 2. Ime ejije (Acting skill) 3. Nchoputa (Identification skill) | – Eserese – Chaati |
| IZUUKA (Wks) | ISIOKWU (Topics) | EBUMNUCHE (Learning Objectives) | IHE A NA-EME NโIHE OMUMU (Learning Activities) | ISI NDI NโIHE OMUMU (Embedded Core Skills) | NGWA NKUZI (Learning Resources) |
| 4. Itupota uru ochichi odinala bara 5. Ikwuputa out di icheiche onu na โ eru nโokwu nโochichi 6. Ije ejije benyere ochichi odinala | |||||
| 12 | Mmghari ihe e mere | 1. Imughari ihe bile a muru na taam 1. Ijurita na izarita ajujunโisiokwu di icheiche | 1 Ekwumekwu (Discussion) 2. Ajuju / aziza (Question answer) | 1. Mkaritauka (Communication) 2. Nchoputa (Identification skill) | – Eserese – Chaati – Akwukwo Ogugu |
| 13 | Ule | Iza na ideputa aziza ajuju a juru nโule | 1Nnwala (Test/Exam) | Akwakwo ajuju ule | |
| 14 | Ule na Mmachi | Iza na ideputa aziza ojuju a juru nโule | 2. Nnwala (Test/Exam) | Akwakwo ajuju ule |